< Hohua 24 >

1 Na ka whakaemia e Hohua nga iwi katoa o Iharaira ki Hekeme, a ka karangatia e ia nga kaumatua o Iharaira, o ratou ariki, o ratou kaiwhakawa, o ratou rangatira; a tu ana ratou i te aroaro o te Atua.
Joshua kpọkọtara ebo Izrel niile na Shekem. Ọ kpọrọ ndị okenye Izrel na ndịisi ha na ndị ikpe ha na ndị nlekọta ha. Ha niile bịara chee onwe ha nʼihu Chineke.
2 Na ka mea a Hohua ki te iwi katoa, Ko te korero tenei a Ihowa, a te Atua o Iharaira, I noho o koutou matua i mua i tawahi o te awa, a Teraha matua o Aperahama, matua hoki o Nahora: i mahi ano hoki ki nga atua ke.
Mgbe ahụ, Joshua gwara ndị Izrel niile sị, “Otu a ka Onyenwe anyị, Chineke nke Izrel kwuru, ‘Nna nna unu ochie ha, nke bụ Tera, nna Ebraham, na Nahọ, bikwara nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke ofe osimiri Yufretis, ebe ha nọ fee chi ndị ọzọ ofufe.
3 Na tangohia ana e ahau to koutou matua, a Aperahama i tawahi o te awa, a arahina ana a puta noa i te whenua o Kanaana, a whakanuia ana tona uri e ahau; i hoatu hoki a Ihaka ki a ia.
Ma mụ onwe m kpọpụtara nna nna unu Ebraham site nʼala ahụ dị nʼofe osimiri dubata ya nʼala Kenan, nye ya ọtụtụ ụmụ ụmụ, site na nwa ya bụ Aịzik.
4 A hoatu ana e ahau a Hakopa raua ko Ehau ki a Ihaka: a hoatu ana e ahau a Maunga Heira ki a Ehau, hei kainga; ko Hakopa ia ratou ko ana tama i heke ki Ihipa.
Ụmụ m nyere Aịzik bụ Jekọb na Ịsọ. Ịsọ ka m nyere ala ugwu ugwu Sia, ka o nweta ma Jekọb na ezinaụlọ ya gara nʼala Ijipt.
5 I tonoa ano e ahau a Mohi raua ko Arona, a patua iho e ahau a Ihipa, peratia ana me taku i mea ai i waenganui i a ratou: a muri iho ka whakaputaina mai koutou e ahau.
“‘Emesịa, ezigara m Mosis na Erọn, ma wetara ndị Ijipt ihe otiti ọjọọ niile dị iche iche site nʼihe m mere nʼebe ahụ. Nʼikpeazụ, akpọpụtara m ndị m site nʼala Ijipt.
6 A whakaputaina mai ana e ahau o koutou matua i Ihipa: a ka tae koutou ki te moana; na ka whai mai nga Ihipiana i muri i o koutou matua ki te Moana Whero, me nga hariata, me nga hoia eke hoiho.
Ma mgbe unu rutere nʼOsimiri Uhie, ndị agha Ijipt gbapụtara chịrị ụgbọ agha ha na ndị agha na-agba ịnyịnya ha chụwa unu ọsọ.
7 A, e ta ratou karangatanga ki a Ihowa, tukua iho ana e ia he pouri ki waenganui o koutou, o nga Ihipiana, a kawea mai ana e ia te moana ki runga ki a ratou, taupokina ana ratou: a i kite o koutou kanohi i nga mea i mea ai ahau ki Ihipa: a he maha nga ra i noho ai koutou i te koraha.
Mgbe ndị Izrel hụrụ ha, ha tiri mkpu kpọkuo Onyenwe anyị. O tinyere oke ọchịchịrị nʼetiti unu na ndị Ijipt. O mere ka oke osimiri kpuchie ha, mee ka ha mikpuo nʼosimiri ahụ. Unu niile hụkwara ihe m mere ndị Ijipt. Emesịa, unu bikwara nʼọzara ọtụtụ afọ.
8 Na kawea ana koutou e ahau ki te whenua o nga Amori, i noho ra i tawahi o Horano; a whawhai ana ratou ki a koutou: a tukua ana ratou e ahau ki o koutou ringa, na riro ana to ratou oneone i a koutou; a huna iho ratou e ahau i to koutou aroaro.
“‘Ma emesịa, emere m ka unu bata nʼime ala ndị Amọrait, ndị bi nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ osimiri Jọdan. Ha lụsoro unu ọgụ, ma eweere m ha nyefee unu nʼaka. E bibiri m ha nʼihu unu, ma unu nwetara ala ha.
9 Na ka whakatika a Paraka tama a Tipora kingi o Moapa, kei te whawhai ki a Iharaira; a tikina ana e ia a Paraama tama a Peoro, hei kanga mo koutou:
Mgbe Balak nwa Zipoa, eze Moab, jikeere ibuso Izrel agha, o zigaara Belam, nwa Beoa ozi ka ọ bịa bụọ unu ọnụ.
10 Otiia kihai ahau i pai kia rongo ki a Paraama; na, ko te manaakitanga i manaaki ai ia i a koutou: a whakaorangia ake koutou e ahau i tona ringa.
Ma egeghị m Belam ntị. Kama emere m ya ka ọ gọzie unu. Anapụtara m unu site nʼaka ya.
11 Na ka whiti mai koutou i Horano, a ka tae ki Heriko: a whawhai ana nga tangata o Heriko ki a koutou, nga Amori, nga Perihi, nga Kanaani, nga Hiti, nga Kirikahi, nga Hiwi, me nga Iepuhi; a tukua ana ratou e ahau ki to koutou ringa.
“‘Emesịa, unu gafere osimiri Jọdan bịaruo Jeriko. Ndị ikom Jeriko busoro unu agha, otu a kwa ka ndị Amọrait, na ndị Periz, na ndị Kenan, na ndị Het, na ndị Gigash, na ndị Hiv, na ndị Jebus. Ma eweere m ha niile nyefee unu nʼaka.
12 A tonoa atu ana e ahau te horonete ki mua i a koutou, a nana ratou i pei i to koutou aroaro, ara nga kingi tokorua o nga Amori; ehara i te mea na tau hoari, na tau kopere ranei.
E zigara m ebu nʼihu unu nke chụpụrụ ha nʼihu unu, bụ eze abụọ ndị Amọrait. Ọ bụghị mma agha na ụta unu ka unu ji mee nke a.
13 A hoatu ana e ahau ki a koutou he whenua kihai nei koutou i mahi, he pa hoki kihai i hanga e koutou, a noho ana koutou i reira; ehara i te mea whakato na koutou nga mara waina, mara oriwa ranei, e kainga nei e koutou.
Ya mere enyere m unu ala ahụ, nke unu na-adọgbughị onwe unu nʼihi ya, nyekwa unu ọtụtụ obodo nke unu na-ewughị, bụ ala ndị a unu bi nʼime ya ugbu a. Enyere m unu ubi vaịnị na ubi oliv nke unu na-akụghị, nke unu na-eri mkpụrụ ha.’
14 Na kona kia wehi i a Ihowa, mahi atu hoki ki a ia i runga i te tika, i runga i te pono: whakarerea atu hoki nga atua i mahi na o koutou matua ki a ratou i tawahi o te awa, i Ihipa hoki; a mahi atu ki a Ihowa.
“Ya mere ugbu a, tụọnụ egwu Onyenwe anyị, feekwanụ ya ofufe nʼụzọ ikwesi ntụkwasị obi na nʼeziokwu. Wezuganụ chi ndị ahụ niile nna nna unu ha fere ofufe nʼofe osimiri Yufretis ahụ, na nʼIjipt. Feenụ naanị Onyenwe anyị ofufe.
15 A, ki te mea he kino ki to koutou whakaaro te mahi ki a Ihowa, ma koutou e whiriwhiri i tenei ra ko wai ta koutou e mahi ai; ki nga atua ranei i mahi ra o koutou matua ki a ratou i tawahi o te awa, ki nga atua ranei o nga Amori, e noho nei kouto u ki to ratou oneone: ko ahau ia me toku whare, ka mahi matou ki a Ihowa.
Ọ bụrụkwanụ na ọ masịghị unu ife Onyenwe anyị, họpụtaranụ onwe unu taa onye unu ga-efe. Ma ọ bụ chi ndị ahụ nna nna unu ha fere nʼofe ọzọ nke osimiri, maọbụ chi ndị Amọrait, ndị unu bi nʼala ha. Ma nʼebe mụ onwe m na ezinaụlọ m nọ, anyị ga-efe Onyenwe anyị.”
16 Na ka whakautua e te iwi, ka mea, Aue, kia whakarere koia matou i a Ihowa, kia mahi ki nga atua ke!
Ndị Izrel niile zara sị ya, “O nweghị ihe ga-eme ka anyị hapụ Onyenwe anyị fee chi ndị ọzọ!
17 Ko Ihowa hoki, ko to tatou Atua, nana tatou me o tatou matua i whakaputa mai: te whenua o Ihipa, i te whare pononga, nana hoki aua tohu nunui i mahi ki to tatou aroaro, a nana tatou i tiaki i te huarahi katoa i haere ra tatou i roto hoki i nga i wi katoa, i haere mai ra tatou ra waenganui i a ratou:
Ọ bụ Onyenwe anyị Chineke anyị, ya onwe ya si nʼala Ijipt, ebe anyị bụ ndị ohu, kpọpụta anyị na nna anyị ha. Ọ rụrụ ọrụ ịrịbama ndị ahụ niile dị oke egwu nʼihu anyị. O chebere anyị nʼije anyị niile nʼetiti mba ndị ahụ niile anyị si nʼala ha gafee.
18 Na Ihowa ano i pei i to tatou aroaro nga iwi katoa, ara nga Amori, i noho nei i tenei whenua: ina, ka mahi matou ki a Ihowa; ko ia hoki to tatou Atua.
Ọ bụ Onyenwe anyị chụpụrụ ndị Amọrị na ọtụtụ mba ndị ọzọ bi nʼala a. E, anyị onwe anyị ga-efe Onyenwe anyị, nʼihi na ọ bụ Chineke anyị.”
19 Na ka mea a Hohua ki te iwi, E kore e ahei i a koutou te mahi ki a Ihowa: he Atua tapu hoki ia; he Atua hae ia; e kore e tukua noatia e ia a koutou mahi tutu, o koutou hara.
Joshua zaghachiri ndị Izrel sị, “Unu apụghị ife Onyenwe anyị ofufe; nʼihi na ọ bụ Chineke dị nsọ, bụrụkwa Chineke ekworo. Ọ gaghị agbaghara unu nnupu isi unu na mmehie unu niile.
20 Ki te whakarere koutou i a Ihowa, a ka mahi ki nga atua ke, na ka tahuri mai ia ka whakawhiu i a koutou, ka huna hoki i a koutou, i muri iho i tana mahi pai ki a koutou.
Ọ bụrụ na unu agbakụta Onyenwe anyị azụ, fee chi ala ọzọ ofufe, ọ ga-echigharị laa unu nʼiyi, nʼagbanyeghị na ọ nọnyerela unu ụbọchị ndị a niile.”
21 Na ka mea te iwi ki a Hohua, Kahore; engari ka mahi matou ki a Ihowa.
Ma ndị Izrel sịrị Joshua, “Mba, kama Onyenwe anyị ka anyị ga-efe ofufe.”
22 Na ka mea a Hohua ki te iwi, Hei kaiwhakaatu koutou ki a koutou ano mo ta koutou whiriwhiri a Ihowa, kia mahi ki a ia. A ka mea ratou, Ae, hei kaiwhakaatu matou.
Mgbe ahụ, Joshua sịrị, “Unu bụ ndị ama megide onwe unu na unu ahọrọla ife Onyenwe anyị ofufe.” Ha zara sị, “E, anyị bụ ndị akaebe.”
23 Na reira, e ai ki tana, whakarerea atu nga atua ke i waenganui i a koutou na, ka whakatahuri i o koutou ngakau ki a Ihowa, ki te Atua o Iharaira.
Joshua sịrị, “Ugbu a, wezuganụ chi ndị mba ọzọ niile dị nʼetiti unu. Werekwanụ obi unu nye maka irubere Onyenwe anyị Chineke Izrel isi.”
24 Katahi ka mea te iwi ki a Hohua, Ka mahi matou ki a Ihowa, ki to tatou Atua, ko tona reo hoki ta matou e whakarongo ai.
Ndị ahụ sịrị Joshua, “Anyị ga-efe Onyenwe anyị Chineke anyị ofufe. Anyị ga-egekwa ntị nʼolu ya, mee ihe o nyere nʼiwu.”
25 A whakaritea iho e Hohua he kawenata ki te iwi i taua rangi ano, a hoatu ana e ia ki a ratou tetahi tikanga me tetahi ritenga i Hekeme.
Ya mere, Joshua na ndị Izrel gbara ndụ nʼụbọchị ahụ na Shekem. O nyere ha iwu na ụkpụrụ ha ga-edebe.
26 A tuhituhia ana e Hohua enei kupu ki te pukapuka o te ture a te Atua; a ka tango ia i tetahi kohatu nui, whakaarahia ake ana i reira i raro i te oki, i te taha o te whare tapu o Ihowa.
Joshua dere iwu ndị a ụmụ Izrel kwere na ha ga-eme nʼAkwụkwọ Iwu Chineke. Emesịa, o bupụtara otu nkume buru ibu guzo ya nʼokpuru osisi ukwu ook dị nʼakụkụ ebe nsọ Onyenwe anyị.
27 A ka mea a Hohua ki te iwi katoa, Nana, ko tenei kohatu hei kaiwhakaatu ki a tatou; kua rongo hoki ia i nga kupu katoa a Ihowa i korerotia e ia ki a tatou: na hei kaiwhakaatu ia ki a koutou, kei whakakahore ki to koutou Atua.
Joshua sịrị ndị ahụ niile, “Lee, nkume a ga-abụ ihe ama megide anyị. Nʼihi na ọ nụla okwu niile nke Onyenwe anyị gwara anyị. Ọ ga-abụkwa ihe ama megide unu, ma ọ bụrụ na unu mee ihe mmekpu megide Chineke unu.”
28 Heoi tukua ana e Hohua te iwi kia haere, tena tangata, tena ki tona wahi ake.
Emesịa, Joshua zilara onye ọbụla, ka ha laa nʼihe nketa nke aka ha.
29 A, muri iho i enei mea, na ka mate a Hohua tama a Nunu, te pononga a Ihowa, a kotahi rau kotahi tekau ona tau i ora ai.
Ọ dịghị anya, mgbe ihe ndị a gasịrị, Joshua nwa Nun, odibo Onyenwe anyị nwụrụ, mgbe ọ gbara narị afọ na iri.
30 A tanumia iho ia e ratou ki te rohe o tona kainga, ki Timenata Hera, ki te whenua pukepuke o Eparaima, ki te taha ki te raki o Maunga Kaaha.
E liri ya nʼoke ala nke ihe nketa ya, na Timnat Sera, nʼime ala ugwu ugwu Ifrem, nʼakụkụ ugwu dị nʼala Gaash.
31 A i mahi a Iharaira ki a Ihowa i nga ra katoa o Hohua, i nga ra katoa ano o nga kaumatua i hipa ake o ratou ra i o Hohua, i mohio hoki ki nga mahi katoa a Ihowa i mahi ai mo Iharaira.
Ndị Izrel fere Onyenwe anyị ofufe ụbọchị niile nke ndụ Joshua, na nke ndụ ndị okenye ahụ, bụ ndị gara nʼihu bie ndụ mgbe ọ nwụsịrị, ndị maakwara ihe niile nke Onyenwe anyị rụụrụ ndị Izrel.
32 A ko nga wheua o Hohepa, i maua mai e nga tama a Iharaira i Ihipa, i tanumia e ratou ki Hekeme, ki te wahi o te mara i hokona e Hakopa i nga tama a Hamora matua o Hekeme ki nga moni kotahi rau: na riro ana taua wahi i nga tama a Hohepa hei kaing a tupu.
Ọkpụkpụ Josef ndị Izrel chịtara mgbe ha si nʼala Ijipt pụta, ka ha liri na Shekem, nʼime ala ahụ Jekọb zụrụ narị mkpụrụ ọlaọcha nʼaka ụmụ Hamọ nna Shekem. Ala a ghọrọ nʼihe nketa ụmụ Josef.
33 Na ka mate a Ereatara tama a Arona; a tanumia ana ki te pukepuke o tana tama, o Pinehaha, i homai ki a ia i te whenua pukepuke o Eparaima.
Elieza nwa Erọn, nwụkwara. E liri ya nʼala ugwu ugwu ndị Ifrem, na Gibea, obodo e nyere nwa ya bụ Finehaz.

< Hohua 24 >